-
Ezikiel 34:6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 Atụrụ m nọ na-akpafu n’ugwu ukwu niile nakwa n’ugwu ọ bụla ọzọ. Atụrụ m gbasasịkwara n’ụwa niile. E nweghị onye na-ajụ ajụjụ ha. E nweghịkwa onye na-achọ ha.
-