Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọnụ Ọgụgụ 27:16, 17
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 16 “Ka Jehova, bụ́ Chineke onye na-enye mmadụ niile ndụ,* họpụta nwoke ga na-edu nzukọ a, 17 onye ga na-apụ ma na-abata n’ihu ha, onye ga na-edu ha apụ ma na-edu ha abata, ka nzukọ Jehova ghara ịdị ka atụrụ na-enweghị onye na-azụ ha.”

  • 1 Ndị Eze 22:17
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 17 Ya asịzie ya: “M na-ahụ ka a chụsasịrị ndị Izrel niile n’ugwu,+ dị ka atụrụ na-enweghị onye na-azụ ha. Jehova asị: ‘O nweghị ndị nwe ndị a. Ka onye ọ bụla n’ime ha laghachi n’ụlọ ya n’udo.’”

  • Ezikiel 34:5
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 5 Ha gbasasịrị n’ihi na e nweghị onye na-azụ ha.+ Ha gbasasịrị ghọọrọ anụ ọhịa niile anụ oriri.

  • Mak 6:34
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 34 Mgbe ha si n’ụgbọ pụta, ọ hụrụ ìgwè mmadụ, ya emetere ha ebere+ n’ihi na ha dị ka atụrụ na-enweghị onye na-azụ ha.+ O wee malite izi ha ọtụtụ ihe.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya