Aịzaya 42:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 42 Leenụ ohu m,+ bụ́ onye m na-akwado,Onye m họọrọ,+ onye ihe ya masịrị m.*+ Enyela m ya mmụọ m.+ Ọ ga-eme ka a na-ekpe ikpe ziri ezi ná mba niile.+ Aịzaya 52:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ohu m+ ga-egosi na ọ ma ihe n’ihe ọ bụla ọ na-eme. M ga-eme ka ọ nọrọ n’ọkwá ukwu. M ga-ebuli ya elu. A ga na-akwanyekwara ya ezigbo ùgwù.+
42 Leenụ ohu m,+ bụ́ onye m na-akwado,Onye m họọrọ,+ onye ihe ya masịrị m.*+ Enyela m ya mmụọ m.+ Ọ ga-eme ka a na-ekpe ikpe ziri ezi ná mba niile.+
13 Ohu m+ ga-egosi na ọ ma ihe n’ihe ọ bụla ọ na-eme. M ga-eme ka ọ nọrọ n’ọkwá ukwu. M ga-ebuli ya elu. A ga na-akwanyekwara ya ezigbo ùgwù.+