Aịzaya 52:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Lee! Ohu m+ ga na-eji nghọta+ eme ihe. Ọ ga-anọ n’ọkwá dị elu. A ga-ebuli ya elu, ọ ga-adịkwa elu nke ukwuu.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 52:13 Ụlọ Nche,1/15/2009, p. 24-25 Amụma Aịsaịa II, p. 195-197
13 Lee! Ohu m+ ga na-eji nghọta+ eme ihe. Ọ ga-anọ n’ọkwá dị elu. A ga-ebuli ya elu, ọ ga-adịkwa elu nke ukwuu.+