Aịzaya 11:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Úkwù osisi Jesi+ ga-epu ome.+ Ome+ nke si na mgbọrọgwụ ya pulite ga-amịkwa mkpụrụ. Aịzaya 53:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ọ ga-epulite dị ka ome+ n’ihu ya.* Ọ ga-adịkwa ka mgbọrọgwụ nke dị n’ala mmiri na-adịghị. Ọ dịghị ka onye ukwu. Ọ dịghịkwa ebube.+ Mgbe anyị ga-ahụ ya, anyị agaghị ahụ mma pụrụ iche ọ mara nke ga-eme ka anyị bịawa ya nso. Aịzaya 53:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 N’ihi ahụhụ niile ọ* tara, ọ ga-ahụ uru ihe o mere bara. Ọ ga-ejukwa ya afọ. Ohu m,+ bụ́ onye ezi omume, ga-eji ihe ọ maMee ka ọtụtụ ndị ghọọ ndị ezi omume.+ Ọ ga-eburukwa mmehie ha.+ Jeremaya 23:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Jehova kwukwara, sị, “Oge na-abịa mgbe m ga-eme ka e nwee eze, bụ́ onye ezi omume, nke ga-esi n’ezinụlọ* Devid.+ Ọ ga na-achị,+ na-egosi na ọ na-aghọta ihe, na-ekpe ikpe ziri ezi, na-emekwa ezi omume n’ala a.+ Jeremaya 33:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 N’oge ahụ, m ga-eme ka onye* ezi omume si n’ezinụlọ Devid pụta.+ Ọ ga na-ekpe ikpe ziri ezi, na-emekwa ezi omume n’ala a.+ Zekaraya 6:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Sịkwa ya,“‘Ihe a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru: “Ọ bụ nwoke a ka aha ya bụ Ome.+ Ọ ga-esi n’ebe ọ nọ pulite, ọ ga-arụkwa ụlọ nsọ Jehova.+
2 Ọ ga-epulite dị ka ome+ n’ihu ya.* Ọ ga-adịkwa ka mgbọrọgwụ nke dị n’ala mmiri na-adịghị. Ọ dịghị ka onye ukwu. Ọ dịghịkwa ebube.+ Mgbe anyị ga-ahụ ya, anyị agaghị ahụ mma pụrụ iche ọ mara nke ga-eme ka anyị bịawa ya nso.
11 N’ihi ahụhụ niile ọ* tara, ọ ga-ahụ uru ihe o mere bara. Ọ ga-ejukwa ya afọ. Ohu m,+ bụ́ onye ezi omume, ga-eji ihe ọ maMee ka ọtụtụ ndị ghọọ ndị ezi omume.+ Ọ ga-eburukwa mmehie ha.+
5 Jehova kwukwara, sị, “Oge na-abịa mgbe m ga-eme ka e nwee eze, bụ́ onye ezi omume, nke ga-esi n’ezinụlọ* Devid.+ Ọ ga na-achị,+ na-egosi na ọ na-aghọta ihe, na-ekpe ikpe ziri ezi, na-emekwa ezi omume n’ala a.+
15 N’oge ahụ, m ga-eme ka onye* ezi omume si n’ezinụlọ Devid pụta.+ Ọ ga na-ekpe ikpe ziri ezi, na-emekwa ezi omume n’ala a.+
12 Sịkwa ya,“‘Ihe a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru: “Ọ bụ nwoke a ka aha ya bụ Ome.+ Ọ ga-esi n’ebe ọ nọ pulite, ọ ga-arụkwa ụlọ nsọ Jehova.+