1 Samuel 15:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Samuel asị ya: “Àjà a na-esu ọkụ na àjà ndị ọzọ hà na-amasị Jehova+ karịa irubere Jehova isi? O doro anya na ọ ka mma irube isi karịa ịchụ àjà,+ ige ntị nke ọma dịkwa mma karịa abụba+ ebule.
22 Samuel asị ya: “Àjà a na-esu ọkụ na àjà ndị ọzọ hà na-amasị Jehova+ karịa irubere Jehova isi? O doro anya na ọ ka mma irube isi karịa ịchụ àjà,+ ige ntị nke ọma dịkwa mma karịa abụba+ ebule.