Abụ Ọma 56:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ị ma otú m si na-awagharị ebe niile.+ Biko, gbanye anya mmiri m n’ime karama akpụkpọ gị.+ Ọ̀ bụ na i deghị ha n’akwụkwọ gị?+ Abụ Ọma 69:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Ka e hichapụ aha ha n’akwụkwọ nke ndụ,*+Ka a gharakwa ide aha ha n’ebe e dere aha ndị ezi omume.+
8 Ị ma otú m si na-awagharị ebe niile.+ Biko, gbanye anya mmiri m n’ime karama akpụkpọ gị.+ Ọ̀ bụ na i deghị ha n’akwụkwọ gị?+