Matiu 10:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Mmadụ niile ga-akpọkwa unu asị n’ihi aha m.+ Ma, ọ bụ onye tachiri obi* ruo ọgwụgwụ ka a ga-azọpụta.+
22 Mmadụ niile ga-akpọkwa unu asị n’ihi aha m.+ Ma, ọ bụ onye tachiri obi* ruo ọgwụgwụ ka a ga-azọpụta.+