Mak 9:50 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 50 Nnu dị mma. Ma, ọ bụrụ na nnu anaghịzi atọ ka nnu, gịnị ka unu ga-eji mee ka ọ tọwakwa ka nnu?+ Nweenụ nnu n’ime onwe unu.+ Unu na ibe unu na-adị n’udo.”+
50 Nnu dị mma. Ma, ọ bụrụ na nnu anaghịzi atọ ka nnu, gịnị ka unu ga-eji mee ka ọ tọwakwa ka nnu?+ Nweenụ nnu n’ime onwe unu.+ Unu na ibe unu na-adị n’udo.”+