13 “Unu bụ nnu+ nke ụwa. Ma ọ bụrụ na nnu anaghịzi atọ ka nnu, olee otú a ga-esi mee ka ọ tọwakwa ka nnu? E nweghịkwa ike iji ya mee ihe ọ bụla ma ọ́ bụghị ịwụfu ya n’èzí+ ka ndị mmadụ zọọ ya ụkwụ.
34 “N’eziokwu, nnu dị mma. Ma ọ bụrụ na ọ naghịzi atọ ka nnu, gịnị ka a ga-eji mee ka ọ tọwakwa ka nnu?+35 Ọ dịghị mma ka e tinye ya n’ala ma ọ bụkwanụ ka e were ya mere nri ala. Ndị mmadụ na-awụfu ya. Onye nwere ntị ịnụ ihe, ya nụrụ.”+