Ndị Efesọs 5:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 n’ihi na unu nọbu n’ọchịchịrị, ma unu nọzi n’ìhè+ maka na unu na Onyenwe anyị dị n’otu.+ Na-akpanụ àgwà ka ụmụ nke ìhè. Ndị Filipaị 2:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 ka unu wee bụrụ ndị a na-anaghị ata ụta na ndị aka ha dị ọcha, ụmụ Chineke+ ndị na-emerụghị onwe ha n’ọgbọ a jọgburu onwe ya, nke rụkwara arụ.+ Ma unu na-enwu ka ìhè n’etiti ha n’ụwa a,+
8 n’ihi na unu nọbu n’ọchịchịrị, ma unu nọzi n’ìhè+ maka na unu na Onyenwe anyị dị n’otu.+ Na-akpanụ àgwà ka ụmụ nke ìhè.
15 ka unu wee bụrụ ndị a na-anaghị ata ụta na ndị aka ha dị ọcha, ụmụ Chineke+ ndị na-emerụghị onwe ha n’ọgbọ a jọgburu onwe ya, nke rụkwara arụ.+ Ma unu na-enwu ka ìhè n’etiti ha n’ụwa a,+