Matiu 5:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ununwa kwa, meenụ ka ìhè unu na-enwu n’ebe ndị mmadụ nọ,+ ka ha hụ ọrụ ọma unu+ wee nye Nna unu nọ n’eluigwe otuto.+ Jọn 12:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 Nweenụ okwukwe n’ìhè ahụ mgbe unu ka nwere ya, ka unu wee bụrụ ụmụ nke ìhè.”+ Jizọs kwuru ihe ndị a, gazie zoo ka ha ghara ịhụ ya.
16 Ununwa kwa, meenụ ka ìhè unu na-enwu n’ebe ndị mmadụ nọ,+ ka ha hụ ọrụ ọma unu+ wee nye Nna unu nọ n’eluigwe otuto.+
36 Nweenụ okwukwe n’ìhè ahụ mgbe unu ka nwere ya, ka unu wee bụrụ ụmụ nke ìhè.”+ Jizọs kwuru ihe ndị a, gazie zoo ka ha ghara ịhụ ya.