Mak 1:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ka ọ na-aga n’akụkụ Oké Osimiri Galili,* ọ hụrụ Saịmọn na Andru+ nwanne Saịmọn ka ha na-awụnye ụgbụ ha n’oké osimiri+ n’ihi na ha bụ ndị na-akụ azụ̀.+ Jọn 1:40 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 40 Andru+ nwanne Saịmọn Pita bụ otu n’ime mmadụ abụọ ahụ nụrụ ihe Jọn kwuru wee soro Jizọs.
16 Ka ọ na-aga n’akụkụ Oké Osimiri Galili,* ọ hụrụ Saịmọn na Andru+ nwanne Saịmọn ka ha na-awụnye ụgbụ ha n’oké osimiri+ n’ihi na ha bụ ndị na-akụ azụ̀.+