Mak 1:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ka ọ na-aga n’akụkụ oké osimiri Galili,* ọ hụrụ Saịmọn+ na Andru nwanne Saịmọn ka ha na-awụnye ụgbụ ha n’oké osimiri, n’ihi na ha bụ ndị na-akụ azụ̀.+
16 Ka ọ na-aga n’akụkụ oké osimiri Galili,* ọ hụrụ Saịmọn+ na Andru nwanne Saịmọn ka ha na-awụnye ụgbụ ha n’oké osimiri, n’ihi na ha bụ ndị na-akụ azụ̀.+