Maịka 7:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 N’ihi na nwa nwoke na-eleda nna ya anya. Nwa nwaanyị na-emegide nne ya.+ Nwunye nwa na-emegidekwa nne di ya.+ Ndị ezinụlọ mmadụ bụ ndị iro ya.+
6 N’ihi na nwa nwoke na-eleda nna ya anya. Nwa nwaanyị na-emegide nne ya.+ Nwunye nwa na-emegidekwa nne di ya.+ Ndị ezinụlọ mmadụ bụ ndị iro ya.+