Luk 17:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Onye ọ bụla nke na-achọ ịzọpụta ndụ* ya ga-atụfu ya. Ma onye ọ bụla nke tụfuru ndụ ya ga-azọpụta ya.+ Jọn 12:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Onye ọ bụla hụrụ ndụ* ya n’anya na-ebibi ya. Ma onye ọ bụla kpọrọ ndụ* ya asị+ n’ụwa a ga-echebe ya ka o wee nweta ndụ ebighị ebi.+
33 Onye ọ bụla nke na-achọ ịzọpụta ndụ* ya ga-atụfu ya. Ma onye ọ bụla nke tụfuru ndụ ya ga-azọpụta ya.+
25 Onye ọ bụla hụrụ ndụ* ya n’anya na-ebibi ya. Ma onye ọ bụla kpọrọ ndụ* ya asị+ n’ụwa a ga-echebe ya ka o wee nweta ndụ ebighị ebi.+