Matiu 10:39 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 39 Onye ọ bụla na-achọ ịzọ ndụ* ya ga-atụfu ya. Ma onye ọ bụla nke tụfuru ndụ ya n’ihi m ga-adị ndụ ọzọ.+ Matiu 16:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 N’ihi na onye ọ bụla nke chọrọ ịzọpụta ndụ* ya ga-atụfu ya. Ma onye ọ bụla nke tụfuru ndụ ya n’ihi m ga-adị ndụ ọzọ.+ Mak 8:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 N’ihi na onye ọ bụla nke chọrọ ịzọpụta ndụ* ya ga-atụfu ya. Ma, onye ọ bụla nke tụfuru ndụ* ya n’ihi m nakwa n’ihi ozi ọma Chineke ga-azọpụta ya.+ Luk 9:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 N’ihi na onye ọ bụla nke chọrọ ịzọpụta ndụ* ya ga-atụfu ya, ma onye ọ bụla nke tụfuru ndụ* ya n’ihi m ga-azọpụta ya.+ Jọn 12:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Onye ọ bụla hụrụ ndụ* ya n’anya na-ebibi ya. Ma onye ọ bụla kpọrọ ndụ* ya asị+ n’ụwa a ga-echebe ya ka o wee nweta ndụ ebighị ebi.+
39 Onye ọ bụla na-achọ ịzọ ndụ* ya ga-atụfu ya. Ma onye ọ bụla nke tụfuru ndụ ya n’ihi m ga-adị ndụ ọzọ.+
25 N’ihi na onye ọ bụla nke chọrọ ịzọpụta ndụ* ya ga-atụfu ya. Ma onye ọ bụla nke tụfuru ndụ ya n’ihi m ga-adị ndụ ọzọ.+
35 N’ihi na onye ọ bụla nke chọrọ ịzọpụta ndụ* ya ga-atụfu ya. Ma, onye ọ bụla nke tụfuru ndụ* ya n’ihi m nakwa n’ihi ozi ọma Chineke ga-azọpụta ya.+
24 N’ihi na onye ọ bụla nke chọrọ ịzọpụta ndụ* ya ga-atụfu ya, ma onye ọ bụla nke tụfuru ndụ* ya n’ihi m ga-azọpụta ya.+
25 Onye ọ bụla hụrụ ndụ* ya n’anya na-ebibi ya. Ma onye ọ bụla kpọrọ ndụ* ya asị+ n’ụwa a ga-echebe ya ka o wee nweta ndụ ebighị ebi.+