Mak 8:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 N’ihi na onye ọ bụla nke chọrọ ịzọpụta ndụ* ya ga-atụfu ya. Ma, onye ọ bụla nke tụfuru ndụ* ya n’ihi m nakwa n’ihi ozi ọma Chineke ga-azọpụta ya.+ Luk 9:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 N’ihi na onye ọ bụla nke chọrọ ịzọpụta ndụ* ya ga-atụfu ya, ma onye ọ bụla nke tụfuru ndụ* ya n’ihi m ga-azọpụta ya.+ Luk 17:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Onye ọ bụla nke na-achọ ịzọpụta ndụ* ya ga-atụfu ya. Ma onye ọ bụla nke tụfuru ndụ ya ga-azọpụta ya.+ Jọn 12:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Onye ọ bụla hụrụ ndụ* ya n’anya na-ebibi ya. Ma onye ọ bụla kpọrọ ndụ* ya asị+ n’ụwa a ga-echebe ya ka o wee nweta ndụ ebighị ebi.+ Mkpughe 12:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ha merikwara ya+ n’ihi ọbara Nwa Atụrụ ahụ,+ na n’ihi ozi ha zisara.+ Ha ahụghịkwa ndụ* ha n’anya.+ Ọ bụ ya mere na ha atụghị ụjọ ọnwụ.
35 N’ihi na onye ọ bụla nke chọrọ ịzọpụta ndụ* ya ga-atụfu ya. Ma, onye ọ bụla nke tụfuru ndụ* ya n’ihi m nakwa n’ihi ozi ọma Chineke ga-azọpụta ya.+
24 N’ihi na onye ọ bụla nke chọrọ ịzọpụta ndụ* ya ga-atụfu ya, ma onye ọ bụla nke tụfuru ndụ* ya n’ihi m ga-azọpụta ya.+
33 Onye ọ bụla nke na-achọ ịzọpụta ndụ* ya ga-atụfu ya. Ma onye ọ bụla nke tụfuru ndụ ya ga-azọpụta ya.+
25 Onye ọ bụla hụrụ ndụ* ya n’anya na-ebibi ya. Ma onye ọ bụla kpọrọ ndụ* ya asị+ n’ụwa a ga-echebe ya ka o wee nweta ndụ ebighị ebi.+
11 Ha merikwara ya+ n’ihi ọbara Nwa Atụrụ ahụ,+ na n’ihi ozi ha zisara.+ Ha ahụghịkwa ndụ* ha n’anya.+ Ọ bụ ya mere na ha atụghị ụjọ ọnwụ.