Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Mak 4:3-9
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 3 “Geenụ ntị. Ọgha mkpụrụ gawara ịgha mkpụrụ.+ 4 Ka ọ nọ na-agha mkpụrụ, mkpụrụ ụfọdụ dara n’akụkụ ụzọ, ụmụ nnụnụ abịa tụrụchaa ha. 5 Mkpụrụ ụfọdụ dara n’ala nkume ma pulite ozugbo n’ihi na ájá dị ebe ahụ emighị emi.+ 6 Ma mgbe anwụ chawara, ha chanwụrụ, kpọnwụọkwa n’ihi na ha enweghị mgbọrọgwụ. 7 Mkpụrụ ụfọdụ dara n’ebe ogwu juru. Ogwu ndị ahụ tolitere ma kpagbuo ha. Ha amịghịkwa mkpụrụ ọ bụla.+ 8 Ma ndị ọzọ dara n’ala dị mma. Mgbe ha tolitere ma buo ibu, ha malitere ịmị mkpụrụ. Ha na-amịkwa okpukpu iri atọ, okpukpu iri isii nakwa okpukpu otu narị (100).”+ 9 O wee sị: “Onye nwere ntị ịnụ ihe, ya nụrụ.”+

  • Luk 8:4-8
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 4 Ma mgbe ìgwè mmadụ na ndị si n’obodo dị iche iche bịakwute ya gbakọtara, o mere otu ihe atụ,+ sị: 5 “Ọgha mkpụrụ gawara ịgha mkpụrụ ya. Ka ọ nọ na-agha mkpụrụ, ụfọdụ n’ime ha dara n’akụkụ ụzọ, a zọọ ha ụkwụ, ụmụ nnụnụ abịa tụrụchaa ha.+ 6 Ụfọdụ dara n’elu nkume. Mgbe ha pulitere, ha kpọnwụrụ n’ihi na mmiri ha ga-amịrị adịghị.+ 7 Ụfọdụ dara n’ebe ogwu juru. Ogwu ndị ha na ha tolitekọrọ wee kpagbuo ha.+ 8 Ma ndị ọzọ dara n’ala dị mma. Mgbe ha pulitere, ha mịrị mkpụrụ okpukpu otu narị (100).”+ Ka ọ na-ekwu ihe ndị a, ya asị: “Onye nwere ntị ịnụ ihe, ya nụrụ.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya