Matiu 13:20, 21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ma nke ahụ a ghara n’ala nkume bụ onye nụrụ okwu ahụ ma jiri ọṅụ nabata ya ozugbo.+ 21 Ma, okwu ahụ agbanyeghị mgbọrọgwụ n’obi ya, kama ọ nọrọ obere oge, ozugbo nsogbu ma ọ bụ mkpagbu bịaara ya n’ihi okwu ahụ, ọ na-akwụsị ikwere okwu ahụ.
20 Ma nke ahụ a ghara n’ala nkume bụ onye nụrụ okwu ahụ ma jiri ọṅụ nabata ya ozugbo.+ 21 Ma, okwu ahụ agbanyeghị mgbọrọgwụ n’obi ya, kama ọ nọrọ obere oge, ozugbo nsogbu ma ọ bụ mkpagbu bịaara ya n’ihi okwu ahụ, ọ na-akwụsị ikwere okwu ahụ.