Jọn 12:40 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 40 “O meela ka anya ha kpuo ìsì, meekwa ka obi ha kpọọ nkụ, ka ha ghara iji anya ha hụ ụzọ, gharakwa iji obi ha ghọta ihe ma gbanwee,* mụ agwọọ ha.”+ Ndị Rom 11:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 otú e dere ya, sị: “Chineke emeela ka ha na-ehi oké ụra.+ O nyekwala ha anya na-anaghị ahụ ụzọ na ntị na-anaghị anụ ihe ruo taa.”+ 2 Ndị Kọrịnt 3:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ma, ha enweghị ike ịghọta ihe ọ bụla.+ Ruokwa taa, ha aghọtabeghị ọgbụgba ndụ ochie ahụ, n’ihi na n’anya ha, a ka ji ákwà kpuchie ya.+ Naanị Kraịst ka e nwere ike isi n’aka ya wepụ ákwà ahụ.+
40 “O meela ka anya ha kpuo ìsì, meekwa ka obi ha kpọọ nkụ, ka ha ghara iji anya ha hụ ụzọ, gharakwa iji obi ha ghọta ihe ma gbanwee,* mụ agwọọ ha.”+
8 otú e dere ya, sị: “Chineke emeela ka ha na-ehi oké ụra.+ O nyekwala ha anya na-anaghị ahụ ụzọ na ntị na-anaghị anụ ihe ruo taa.”+
14 Ma, ha enweghị ike ịghọta ihe ọ bụla.+ Ruokwa taa, ha aghọtabeghị ọgbụgba ndụ ochie ahụ, n’ihi na n’anya ha, a ka ji ákwà kpuchie ya.+ Naanị Kraịst ka e nwere ike isi n’aka ya wepụ ákwà ahụ.+