Matiu 13:38, 39 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 Ubi ahụ bụ ụwa.+ Ezigbo mkpụrụ ahụ bụ ụmụ Alaeze, ma ata ahụ bụ ụmụ ajọ onye ahụ.+ 39 Onye iro nke kụrụ ha bụ Ekwensu. Owuwe ihe ubi ahụ bụ ọgwụgwụ oge a.* Ndị ahụ na-ewe ihe ubi bụ ndị mmụọ ozi.
38 Ubi ahụ bụ ụwa.+ Ezigbo mkpụrụ ahụ bụ ụmụ Alaeze, ma ata ahụ bụ ụmụ ajọ onye ahụ.+ 39 Onye iro nke kụrụ ha bụ Ekwensu. Owuwe ihe ubi ahụ bụ ọgwụgwụ oge a.* Ndị ahụ na-ewe ihe ubi bụ ndị mmụọ ozi.