Matiu 24:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 A ga-ekwusakwa ozi ọma Alaeze Chineke n’ebe niile n’ụwa ka ọ bụụrụ mba niile àmà,+ mgbe ahụkwa ka ọgwụgwụ ga-abịa. Ndị Rom 10:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ma ana m ajụ, sị, Ọ̀ bụ na ha anụghị? N’eziokwu, “ụda ha ruru ụwa niile, ozi ha rukwara n’ebe niile mmadụ bi n’ụwa.”+ Ndị Kọlọsi 1:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ozi ọma a unu nụrụ na-amị mkpụrụ, na-agbasakwa n’ụwa niile,+ otú ahụ ọ na-amị mkpụrụ n’ime unu malite n’ụbọchị unu nụrụ nke bụ́ eziokwu gbasara amara Chineke, matakwa ya nke ọma.
14 A ga-ekwusakwa ozi ọma Alaeze Chineke n’ebe niile n’ụwa ka ọ bụụrụ mba niile àmà,+ mgbe ahụkwa ka ọgwụgwụ ga-abịa.
18 Ma ana m ajụ, sị, Ọ̀ bụ na ha anụghị? N’eziokwu, “ụda ha ruru ụwa niile, ozi ha rukwara n’ebe niile mmadụ bi n’ụwa.”+
6 Ozi ọma a unu nụrụ na-amị mkpụrụ, na-agbasakwa n’ụwa niile,+ otú ahụ ọ na-amị mkpụrụ n’ime unu malite n’ụbọchị unu nụrụ nke bụ́ eziokwu gbasara amara Chineke, matakwa ya nke ọma.