Matiu 12:46 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 46 Mgbe ọ ka nọ na-agwa ìgwè mmadụ ahụ okwu, nne ya na ụmụnne ya ndị nwoke+ bịara. Ha guzo n’èzí na-achọ ịgwa ya okwu.+ Jọn 2:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Mgbe e mechara, ya na nne ya na ụmụnne ya ndị nwoke+ na ndị na-eso ụzọ ya gbadara Kapaniọm.+ Ma ha anọghị ọtụtụ ụbọchị n’ebe ahụ. Ọrụ Ndịozi 1:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ha niile ji otu obi na-ekpe ekpere mgbe niile, ha na ụmụ nwaanyị+ ụfọdụ na ụmụnne Jizọs ndị nwoke+ na Meri nne ya. 1 Ndị Kọrịnt 9:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ọ̀ bụ na anyị enweghị ike ịlụ nwanna nwaanyị,+ ya esoro anyị na-agagharị, otú ahụ ndịozi ndị ọzọ na ụmụnne Onyenwe anyị+ na Sifas*+ mere? Ndị Galeshia 1:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ma ahụghị m ndịozi ndị ọzọ ma e wepụ Jems,+ nwanne Onyenwe anyị.
46 Mgbe ọ ka nọ na-agwa ìgwè mmadụ ahụ okwu, nne ya na ụmụnne ya ndị nwoke+ bịara. Ha guzo n’èzí na-achọ ịgwa ya okwu.+
12 Mgbe e mechara, ya na nne ya na ụmụnne ya ndị nwoke+ na ndị na-eso ụzọ ya gbadara Kapaniọm.+ Ma ha anọghị ọtụtụ ụbọchị n’ebe ahụ.
14 Ha niile ji otu obi na-ekpe ekpere mgbe niile, ha na ụmụ nwaanyị+ ụfọdụ na ụmụnne Jizọs ndị nwoke+ na Meri nne ya.
5 Ọ̀ bụ na anyị enweghị ike ịlụ nwanna nwaanyị,+ ya esoro anyị na-agagharị, otú ahụ ndịozi ndị ọzọ na ụmụnne Onyenwe anyị+ na Sifas*+ mere?