Matiu 13:55 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 55 Onye a ọ́ bụghị nwa ọkwá nkà?+ Ọ́ bụghị nne ya ka a na-akpọ Meri? Ọ̀ bụkwa na ụmụnne ya ndị nwoke abụghị Jems na Josef na Saịmọn na Judas?+ Ọrụ Ndịozi 12:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ma o feere ha aka ka ha nọrọ jụụ. O wee kọọrọ ha ihe niile banyere otú Jehova* si kpọpụta ya n’ụlọ mkpọrọ. Ọ sịkwara: “Kọọrọnụ Jems+ na ụmụnna ndị ọzọ ihe ndị a.” Mgbe o kwuchara ihe a, ọ pụrụ gawa ebe ọzọ.
55 Onye a ọ́ bụghị nwa ọkwá nkà?+ Ọ́ bụghị nne ya ka a na-akpọ Meri? Ọ̀ bụkwa na ụmụnne ya ndị nwoke abụghị Jems na Josef na Saịmọn na Judas?+
17 Ma o feere ha aka ka ha nọrọ jụụ. O wee kọọrọ ha ihe niile banyere otú Jehova* si kpọpụta ya n’ụlọ mkpọrọ. Ọ sịkwara: “Kọọrọnụ Jems+ na ụmụnna ndị ọzọ ihe ndị a.” Mgbe o kwuchara ihe a, ọ pụrụ gawa ebe ọzọ.