Matiu 14:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Mgbe o si n’ụgbọ mmiri pụta, ọ hụrụ ìgwè mmadụ wee metere ha ebere,+ gwọọkwa ndị nke na-arịa ọrịa.+ Mak 6:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Mgbe ha si n’ụgbọ pụta, ọ hụrụ ìgwè mmadụ, ya emetere ha ebere+ n’ihi na ha dị ka atụrụ na-enweghị onye na-azụ ha.+ O wee malite izi ha ọtụtụ ihe.+
14 Mgbe o si n’ụgbọ mmiri pụta, ọ hụrụ ìgwè mmadụ wee metere ha ebere,+ gwọọkwa ndị nke na-arịa ọrịa.+
34 Mgbe ha si n’ụgbọ pụta, ọ hụrụ ìgwè mmadụ, ya emetere ha ebere+ n’ihi na ha dị ka atụrụ na-enweghị onye na-azụ ha.+ O wee malite izi ha ọtụtụ ihe.+