-
Matiu 14:33Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
33 N’ihi ya, ndị nọ n’ụgbọ ahụ kpọọrọ ya isiala, sị: “Ị bụ Ọkpara Chineke n’eziokwu.”
-
-
Ọrụ Ndịozi 9:20Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
20 N’egbughị oge, ọ malitere kwusawa n’ụlọ nzukọ na Jizọs bụ Ọkpara Chineke.
-