Diuterọnọmi 24:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 “Ọ bụrụ na nwoke alụọ nwaanyị, ma nwaanyị ahụ amasịghịzi ya maka na ọ chọpụtara na nwaanyị ahụ mere ihe na-eme ihere, nwoke ahụ ga-edere ya akwụkwọ ịgba alụkwaghịm,+ were ya nye ya ma chụpụ ya n’ụlọ ya.+ Matiu 5:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 “A sịkwara: ‘Onye ọ bụla nke gbara nwunye ya alụkwaghịm, ya nye ya akwụkwọ ịgba alụkwaghịm.’+
24 “Ọ bụrụ na nwoke alụọ nwaanyị, ma nwaanyị ahụ amasịghịzi ya maka na ọ chọpụtara na nwaanyị ahụ mere ihe na-eme ihere, nwoke ahụ ga-edere ya akwụkwọ ịgba alụkwaghịm,+ were ya nye ya ma chụpụ ya n’ụlọ ya.+