-
Diuterọnọmi 24:14, 15Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
14 “Erigbula onye ọrụ e goro ego ihe siiri ike, nke dakwara ogbenye, ma ọ̀ bụ nwanne gị ma ọ̀ bụ onye mbịarambịa nke bi n’ala unu, n’otu n’ime obodo unu.+ 15 I kwesịrị ịkwụ ya ụgwọ ọrụ ya n’ụbọchị ọ rụụrụ gị ọrụ,+ tupu anyanwụ adaa, n’ihi na ọ dara ogbenye, ọ bụkwa ụgwọ ọrụ ya bụ ihe o chekwubere. Ọ bụrụ na ị kwụghị ya ụgwọ ọrụ ya, ọ ga-ebesara Jehova ákwá n’ihi gị, ikpe mmehie ga-amakwa gị.+
-