Mak 10:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Ugbu a, ha nọ n’ụzọ na-agbago Jeruselem, Jizọs nọkwa ha n’ihu, ya eju ha anya. Ma ndị so ha malitere ịtụ egwu. O wee kpọpụ ndịozi ya iri na abụọ iche ọzọ ma malite ịkọrọ ha ihe ndị a na-aga ime ya, sị:+ Luk 18:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 O wee kpọpụ ndịozi ya iri na abụọ iche, sị ha: “Lee, anyị na-agbago Jeruselem, a ga-emezukwa ihe niile ndị amụma dere banyere Nwa nke mmadụ.+
32 Ugbu a, ha nọ n’ụzọ na-agbago Jeruselem, Jizọs nọkwa ha n’ihu, ya eju ha anya. Ma ndị so ha malitere ịtụ egwu. O wee kpọpụ ndịozi ya iri na abụọ iche ọzọ ma malite ịkọrọ ha ihe ndị a na-aga ime ya, sị:+
31 O wee kpọpụ ndịozi ya iri na abụọ iche, sị ha: “Lee, anyị na-agbago Jeruselem, a ga-emezukwa ihe niile ndị amụma dere banyere Nwa nke mmadụ.+