Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Matiu 20:17-19
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 17 Mgbe Jizọs na-agbago Jeruselem, ọ kpọpụrụ mmadụ iri na abụọ na-eso ụzọ ya iche, wee gwa ha n’okporo ụzọ,+ sị: 18 “Lee, anyị na-agbago Jeruselem, a ga-enyefekwa Nwa nke mmadụ n’aka ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ n’ebe ahụ. Ha ga-amakwa ya ikpe ọnwụ.+ 19 Ha ga-enyefekwa ya n’aka ndị mba ọzọ ka ha were ya mee ihe ọchị, pịakwa ya ihe ma kpọgide ya n’osisi.+ N’ụbọchị nke atọ, a ga-akpọlite ya.”+

  • Mak 8:31
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 31 Ọ malitekwara ịkụziri ha na Nwa nke mmadụ ga-ata nnukwu ahụhụ, na ndị okenye na ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ ga-ajụ ya, na a ga-egbu ya,+ nakwa na ọ ga-ebili ma ụbọchị atọ gachaa.+

  • Mak 9:31
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 31 N’ihi na ọ nọ na-akụziri ndị na-eso ụzọ ya ihe, na-asị ha: “A ga-arara Nwa nke mmadụ nye n’aka ndị mmadụ, ha ga-egbukwa ya.+ Ma n’agbanyeghị na a ga-egbu ya, ọ ga-ebili n’ụbọchị nke atọ.”*+

  • Luk 9:22
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 22 Ma ọ sịrị ha: “Nwa nke mmadụ ga-ata ọtụtụ ahụhụ, ndị okenye na ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ ga-ajụkwa ya, a ga-egbukwa ya.+ N’ụbọchị nke atọ, a ga-akpọlite ya n’ọnwụ.”+

  • Luk 18:31-33
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 31 O wee kpọpụ ndịozi ya iri na abụọ iche, sị ha: “Lee, anyị na-agbago Jeruselem, a ga-emezukwa ihe niile ndị amụma dere banyere Nwa nke mmadụ.+ 32 Dị ka ihe atụ, a ga-enyefe ya n’aka ndị mba ọzọ.+ A ga-akwa ya emo,+ mee ya ihe ihere, gbụọkwa ya asọ mmiri.+ 33 Ha pịachaakwa ya ihe, ha ga-egbu ya.+ Ma ọ ga-ebili n’ụbọchị nke atọ.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya