Matiu 17:22, 23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ọ bụ mgbe ha zukọtara na Galili ka Jizọs sịrị ha: “A ga-arara Nwa nke mmadụ nye n’aka ndị mmadụ.+ 23 Ha ga-egbu ya, a ga-akpọlitekwa ya n’ụbọchị nke atọ.”+ Ihe a wutere ndị na-eso ụzọ ya nke ukwuu. Matiu 28:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ọ nọghị ebe a, n’ihi na a kpọlitere ya, dị ka o kwuru.+ Bịanụ lee ebe ọ tọgbọbu. Ọrụ Ndịozi 10:40 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 40 Chineke kpọlitere ya n’ụbọchị nke atọ+ ma mee ka ndị mmadụ hụ ya. 1 Ndị Kọrịnt 15:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 E likwara ya+ ma kpọlite ya+ n’ụbọchị nke atọ+ otú Akwụkwọ Nsọ kwuru.+
22 Ọ bụ mgbe ha zukọtara na Galili ka Jizọs sịrị ha: “A ga-arara Nwa nke mmadụ nye n’aka ndị mmadụ.+ 23 Ha ga-egbu ya, a ga-akpọlitekwa ya n’ụbọchị nke atọ.”+ Ihe a wutere ndị na-eso ụzọ ya nke ukwuu.