Aịzaya 53:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 N’agbanyeghị na o meghị ihe ọjọọ ọ bụla,*Nakwa na o kwughị ihe ga-eduhie onye ọ bụla,+Mgbe ọ nwụrụ, ebe e kenyere ya a ga-eli ya dị ebe nke ndị ajọ omume dị.+ E likwara ya ebe e liri ndị ọgaranya.*+ Matiu 27:59, 60 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 59 Josef buuru ozu ahụ, fụchie ya ezigbo ákwà linin dị ọcha,+ 60 liekwa ya n’ili* ọhụrụ+ o gwuru n’oké nkume. Ọ kwaara nnukwu nkume kwachie ọnụ ụzọ ili* ahụ lawa.
9 N’agbanyeghị na o meghị ihe ọjọọ ọ bụla,*Nakwa na o kwughị ihe ga-eduhie onye ọ bụla,+Mgbe ọ nwụrụ, ebe e kenyere ya a ga-eli ya dị ebe nke ndị ajọ omume dị.+ E likwara ya ebe e liri ndị ọgaranya.*+
59 Josef buuru ozu ahụ, fụchie ya ezigbo ákwà linin dị ọcha,+ 60 liekwa ya n’ili* ọhụrụ+ o gwuru n’oké nkume. Ọ kwaara nnukwu nkume kwachie ọnụ ụzọ ili* ahụ lawa.