Jona 1:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ma Jehova zigara otu nnukwu azụ̀ ka o loo Jona. Jona wee nọrọ n’afọ azụ̀ ahụ ụbọchị atọ, ehihie na abalị.+ Luk 24:46 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 46 Ọ sịkwara ha, “Akwụkwọ Nsọ sịrị: na Kraịst ga-ata ahụhụ ma si n’ọnwụ bilie n’ụbọchị nke atọ,+
17 Ma Jehova zigara otu nnukwu azụ̀ ka o loo Jona. Jona wee nọrọ n’afọ azụ̀ ahụ ụbọchị atọ, ehihie na abalị.+