Matiu 20:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Mgbe Jizọs chọrọ ịgbago Jeruselem, ọ kpọpụrụ mmadụ iri na abụọ ahụ na-eso ụzọ ya iche,+ wee gwa ha n’okporo ụzọ, sị: Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 20:17 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 228
17 Mgbe Jizọs chọrọ ịgbago Jeruselem, ọ kpọpụrụ mmadụ iri na abụọ ahụ na-eso ụzọ ya iche,+ wee gwa ha n’okporo ụzọ, sị: