Mak 9:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 N’ihi na ọ nọ na-akụziri ndị na-eso ụzọ ya ihe ma na-asị ha: “A ga-enyefe Nwa nke mmadụ n’aka ndị mmadụ, ha ga-egbukwa ya,+ ma, n’agbanyeghị na a ga-egbu ya, ọ ga-ebili mgbe ụbọchị atọ gasịrị.”+
31 N’ihi na ọ nọ na-akụziri ndị na-eso ụzọ ya ihe ma na-asị ha: “A ga-enyefe Nwa nke mmadụ n’aka ndị mmadụ, ha ga-egbukwa ya,+ ma, n’agbanyeghị na a ga-egbu ya, ọ ga-ebili mgbe ụbọchị atọ gasịrị.”+