21 Mgbe o si ebe ahụ gakwuo n’ihu, ọ hụrụ mmadụ abụọ ọzọ bụ́ ụmụnne, Jems nwa Zebedi na Jọn nwanne ya.+ Ha na Zebedi nna ha nọ n’ụgbọ mmiri na-edozi ụgbụ ha, o wee kpọọ ha.+
55 Ọtụtụ ụmụ nwaanyị nọkwa ebe dị anya na-ele anya. Ha so Jizọs mgbe o si na Galili pụta ka ha wee na-ejere ya ozi.+56 Ụfọdụ n’ime ha bụ Meri Magdalin, na Meri nne Jems na Josis, na nne ụmụ Zebedi.+