Matiu 20:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Nne ụmụ Zebedi+ wee bịakwute ya, ya na ụmụ ya ndị nwoke, kpọọrọ ya isiala. Ọ bịara ịrịọ ya ka o meere ya ihe.+ Jọn 19:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Ma nne Jizọs,+ nwanne nne Jizọs nke nwaanyị, Meri nwunye Klopas, na Meri Magdalin+ guzo n’akụkụ osisi ịta ahụhụ* Jizọs.
20 Nne ụmụ Zebedi+ wee bịakwute ya, ya na ụmụ ya ndị nwoke, kpọọrọ ya isiala. Ọ bịara ịrịọ ya ka o meere ya ihe.+
25 Ma nne Jizọs,+ nwanne nne Jizọs nke nwaanyị, Meri nwunye Klopas, na Meri Magdalin+ guzo n’akụkụ osisi ịta ahụhụ* Jizọs.