Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Mak 11:1-3
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 11 Mgbe ha rutewere Jeruselem nso, ha rutere n’Ugwu Oliv bụ́ ebe obodo Betfeji na obodo Betani dị.+ O wee zipụ mmadụ abụọ n’ime ndị na-eso ụzọ ya,+ 2 sị ha: “Gaanụ n’obodo a unu na-ahụ. Ozugbo unu banyere n’ime ya, unu ga-ahụ nwa jakị e liwere eliwe, nke a na-enwebeghị onye nọkwasịrị na ya ruo ugbu a. Tọpụnụ ya, kpụtakwanụ ya ebe a. 3 Ọ bụrụ na onye ọ bụla asị unu, ‘Gịnị mere unu ji na-atọpụ ya?’ sịnụ ya, ‘Onyenwe anyị chọrọ ka anyị kpụta ya, a ga-akpụghachikwa ya ebe a ozugbo.’”

  • Luk 19:28-31
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 28 Mgbe o kwuchara ihe ndị a, ọ gbagowere Jeruselem. 29 Mgbe o ruru Betfeji na Betani nso n’ugwu a na-akpọ Ugwu Oliv,+ ọ gwara mmadụ abụọ n’ime ndị na-eso ụzọ ya,+ sị: 30 “Gaanụ n’obodo a unu na-ahụ. Mgbe unu banyere n’ime ya, unu ga-ahụ nwa jakị e liwere eliwe, nke mmadụ ọ bụla na-anọtụbeghị n’elu ya. Tọpụnụ ya, kpụtakwanụ ya ebe a. 31 Ma ọ bụrụ na onye ọ bụla ajụọ unu, sị, ‘Gịnị mere unu ji na-atọpụ ya?’ sịnụ ya, ‘Onyenwe anyị chọrọ ka anyị kpụta ya.’”

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya