Matiu 9:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 N’ihi ya, gaanụ mata ihe ihe a pụtara: ‘Achọrọ m ebere, ọ bụghị àjà.’+ N’ihi na ọ bụghị ndị ezi omume ka m bịara ịkpọ, kama ọ bụ ndị mmehie.” Matiu 12:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ma, a sị na unu ghọtara ihe okwu a pụtara, ‘Achọrọ m ebere,+ ọ bụghị àjà,’+ unu agaraghị ama ndị ikpe na-amaghị ikpe.
13 N’ihi ya, gaanụ mata ihe ihe a pụtara: ‘Achọrọ m ebere, ọ bụghị àjà.’+ N’ihi na ọ bụghị ndị ezi omume ka m bịara ịkpọ, kama ọ bụ ndị mmehie.”
7 Ma, a sị na unu ghọtara ihe okwu a pụtara, ‘Achọrọ m ebere,+ ọ bụghị àjà,’+ unu agaraghị ama ndị ikpe na-amaghị ikpe.