-
Mak 7:3, 4Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 (N’ihi na ndị Farisii na ndị Juu niile anaghị eri ihe, ọ gwụla ma hà kwọruru aka n’ikpere aka maka na ha na-eso ọdịnala ndị oge gboo. 4 Ha si ahịa lọta, ha anaghị eri ihe, ọ gwụla ma hà ji mmiri sachaa onwe ha. E nwekwara ọtụtụ ọdịnala ndị ọzọ e nyefere ha ha na-esosi ike, dị ka imikpu iko, udu, na arịa ndị e ji ọla kọpa kpụọ n’ime mmiri.*)+
-