25 “Ndị odeakwụkwọ na ndị Farisii, unu bụ ndị ihu abụọ. Unu ga-ata ahụhụ n’ihi na unu dị ka iko na efere azụ ha dị ọcha,+ ma ime ha ruru unyi. Ihe juru unu n’obi bụ anyaukwu+ na ime ihe na-amasị unu.+
38 Ma, o juru onye Farisii ahụ anya mgbe ọ hụrụ na o bughị ụzọ kwọọ aka* tupu ya eriwe nri.+39 Ma Onyenwe anyị sịrị ya: “Unu ndị Farisii, unu na-eme ka azụ iko na azụ efere dị ọcha, ma ihe juru n’obi unu bụ anyaukwu na ime ihe ọjọọ.+