Matiu 13:39 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 39 Onye iro nke kụrụ ha bụ Ekwensu. Owuwe ihe ubi ahụ bụ ọgwụgwụ oge a.* Ndị ahụ na-ewe ihe ubi bụ ndị mmụọ ozi. Matiu 28:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Na-ezi ha ka ha debe ihe niile m nyere unu n’iwu.+ M nọnyekwaara unu ụbọchị niile ruo ọgwụgwụ oge a.”*+ Mak 13:3, 4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Mgbe ọ nọ ọdụ n’Ugwu Oliv, chee ihu n’ụlọ nsọ ahụ, Pita, Jems, Jọn, na Andru jụrụ ya mgbe naanị ha na ya nọ, sị: 4 “Gwa anyị, olee mgbe ihe ndị a ga-eme? Gịnị ga-abụkwa ihe àmà ga-egosi na ọgwụgwụ ihe ndị a niile eruola?”+ Luk 21:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ha wee jụọ ya, sị: “Onye Ozizi, olee mgbe ihe ndị a ga-eme? Gịnị ga-abụkwa ihe àmà ga-egosi na ihe ndị a agawala ime?”+
39 Onye iro nke kụrụ ha bụ Ekwensu. Owuwe ihe ubi ahụ bụ ọgwụgwụ oge a.* Ndị ahụ na-ewe ihe ubi bụ ndị mmụọ ozi.
20 Na-ezi ha ka ha debe ihe niile m nyere unu n’iwu.+ M nọnyekwaara unu ụbọchị niile ruo ọgwụgwụ oge a.”*+
3 Mgbe ọ nọ ọdụ n’Ugwu Oliv, chee ihu n’ụlọ nsọ ahụ, Pita, Jems, Jọn, na Andru jụrụ ya mgbe naanị ha na ya nọ, sị: 4 “Gwa anyị, olee mgbe ihe ndị a ga-eme? Gịnị ga-abụkwa ihe àmà ga-egosi na ọgwụgwụ ihe ndị a niile eruola?”+
7 Ha wee jụọ ya, sị: “Onye Ozizi, olee mgbe ihe ndị a ga-eme? Gịnị ga-abụkwa ihe àmà ga-egosi na ihe ndị a agawala ime?”+