Mak 13:5, 6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Jizọs malitere ịsị ha: “Lezienụ anya ka onye ọ bụla ghara iduhie unu.+ 6 Ọtụtụ ndị ga-abịa n’aha m, sị, ‘Ọ bụ m bụ ya.’ Ha ga-eduhiekwa ọtụtụ ndị. Luk 21:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 O wee sị: “Lezienụ anya ka a ghara iduhie unu.+ N’ihi na ọtụtụ ndị ga-abịa n’aha m, sị, ‘Ọ bụ m bụ ya.’ Ha ga-asịkwa, ‘Oge ahụ a kara aka dị nso.’ Unu esokwala ha.+
5 Jizọs malitere ịsị ha: “Lezienụ anya ka onye ọ bụla ghara iduhie unu.+ 6 Ọtụtụ ndị ga-abịa n’aha m, sị, ‘Ọ bụ m bụ ya.’ Ha ga-eduhiekwa ọtụtụ ndị.
8 O wee sị: “Lezienụ anya ka a ghara iduhie unu.+ N’ihi na ọtụtụ ndị ga-abịa n’aha m, sị, ‘Ọ bụ m bụ ya.’ Ha ga-asịkwa, ‘Oge ahụ a kara aka dị nso.’ Unu esokwala ha.+