Matiu 24:4, 5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Jizọs zara ha, sị: “Lezienụ anya ka onye ọ bụla ghara iduhie unu.+ 5 N’ihi na ọtụtụ ndị ga-abịa n’aha m, sị, ‘Abụ m Kraịst.’ Ha ga-eduhiekwa ọtụtụ ndị.+ Mak 13:5, 6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Jizọs malitere ịsị ha: “Lezienụ anya ka onye ọ bụla ghara iduhie unu.+ 6 Ọtụtụ ndị ga-abịa n’aha m, sị, ‘Ọ bụ m bụ ya.’ Ha ga-eduhiekwa ọtụtụ ndị.
4 Jizọs zara ha, sị: “Lezienụ anya ka onye ọ bụla ghara iduhie unu.+ 5 N’ihi na ọtụtụ ndị ga-abịa n’aha m, sị, ‘Abụ m Kraịst.’ Ha ga-eduhiekwa ọtụtụ ndị.+
5 Jizọs malitere ịsị ha: “Lezienụ anya ka onye ọ bụla ghara iduhie unu.+ 6 Ọtụtụ ndị ga-abịa n’aha m, sị, ‘Ọ bụ m bụ ya.’ Ha ga-eduhiekwa ọtụtụ ndị.