Ọrụ Ndịozi 11:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Otu n’ime ha bụ Agabọs.+ O si n’ike mmụọ nsọ kwuo na oké ụnwụ ga-ada n’ụwa niile.+ Ụnwụ a mechara daa n’oge Klọdiọs. Mkpughe 6:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Anụrụ m ihe dị ka olu si n’etiti ndị mmụọ ozi anọ ahụ.* Olu ahụ sịrị: “A na-ere otu kwọt* nke ọka wit otu mkpụrụ ego dinarịọs.*+ A na-erekwa kwọt atọ nke ọka bali otu mkpụrụ ego dinarịọs. Emebikwala mmanụ oliv na mmanya.”+
28 Otu n’ime ha bụ Agabọs.+ O si n’ike mmụọ nsọ kwuo na oké ụnwụ ga-ada n’ụwa niile.+ Ụnwụ a mechara daa n’oge Klọdiọs.
6 Anụrụ m ihe dị ka olu si n’etiti ndị mmụọ ozi anọ ahụ.* Olu ahụ sịrị: “A na-ere otu kwọt* nke ọka wit otu mkpụrụ ego dinarịọs.*+ A na-erekwa kwọt atọ nke ọka bali otu mkpụrụ ego dinarịọs. Emebikwala mmanụ oliv na mmanya.”+