Luk 21:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ụmụ nwaanyị ndị dị ime na ndị ji nwa n’aka n’oge ahụ ga-ata ahụhụ.+ N’ihi na ezigbo nsogbu ga-adị n’ala a, a ga-atakwa ndị ala a ahụhụ. Mkpughe 7:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 M wee sị ya ozugbo: “Onyenwe m, ọ bụ gịnwa ma.” Ya asị m: “Ndị a si n’oké mkpagbu ahụ pụta.+ Ha ejirila ọbara Nwa Atụrụ ahụ saa uwe mwụda ha, uwe mwụda ha ana-achazi ọcha.+
23 Ụmụ nwaanyị ndị dị ime na ndị ji nwa n’aka n’oge ahụ ga-ata ahụhụ.+ N’ihi na ezigbo nsogbu ga-adị n’ala a, a ga-atakwa ndị ala a ahụhụ.
14 M wee sị ya ozugbo: “Onyenwe m, ọ bụ gịnwa ma.” Ya asị m: “Ndị a si n’oké mkpagbu ahụ pụta.+ Ha ejirila ọbara Nwa Atụrụ ahụ saa uwe mwụda ha, uwe mwụda ha ana-achazi ọcha.+