Luk 21:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ahụhụ ga-adịrị ụmụ nwaanyị dị ime na ndị na-enye nwa ara n’ụbọchị ndị ahụ!+ N’ihi na oké ahụhụ ga-adị n’ala ahụ, ọnụma ga-abịakwasịkwa ndị a;
23 Ahụhụ ga-adịrị ụmụ nwaanyị dị ime na ndị na-enye nwa ara n’ụbọchị ndị ahụ!+ N’ihi na oké ahụhụ ga-adị n’ala ahụ, ọnụma ga-abịakwasịkwa ndị a;