Jems 5:8, 9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Na-enwekwanụ ndidi otú ahụ.+ Ka obi kaakwa unu, n’ihi na oge ọnụnọ Onyenwe anyị adịla nso.+ 9 Ụmụnna m, unu atamula ntamu* maka ihe ibe unu mere, ka a ghara ikpe unu ikpe.+ Onyeikpe ga-abịa n’oge na-adịghị anya.*
8 Na-enwekwanụ ndidi otú ahụ.+ Ka obi kaakwa unu, n’ihi na oge ọnụnọ Onyenwe anyị adịla nso.+ 9 Ụmụnna m, unu atamula ntamu* maka ihe ibe unu mere, ka a ghara ikpe unu ikpe.+ Onyeikpe ga-abịa n’oge na-adịghị anya.*