Matiu 25:41 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 41 “Mgbe ahụ, ọ ga-asị ndị nọ n’aka ekpe ya: ‘Sinụ ebe m nọ pụọ,+ unu ndị a bụrụ ọnụ. Banyenụ n’ọkụ ebighị ebi*+ a kwadebeere Ekwensu na ndị mmụọ ozi ya.+
41 “Mgbe ahụ, ọ ga-asị ndị nọ n’aka ekpe ya: ‘Sinụ ebe m nọ pụọ,+ unu ndị a bụrụ ọnụ. Banyenụ n’ọkụ ebighị ebi*+ a kwadebeere Ekwensu na ndị mmụọ ozi ya.+